Gaa na ọdịnaya

Professor Rita Orji

Sitere na Wikiquote

Rita orji bụ onye ọkà mmụta sayensị kọmputa nke Naijiria-Canadian bụ onye isi oche nyocha Canada na teknụzụ Persuasive, Prọfesọ, na onye isi ụlọ nyocha Persuasive Computing Lab na Mahadum Dalhousie.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Enwere m obi umeala na nsọpụrụ m ịbụ otu n'ime ụmụ nwanyị 100 kacha ike na Canada site na Women's Executive Network @WXN

[1]

  • Abụ m onye mmeri na ngalaba Sayensị na Teknụzụ, na-amata onyinye m na ntinye aka m na nkwalite teknụzụ yana ụdị dị iche iche na nsonye na #STEM.

[2]

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: