Gaa na ọdịnaya

Prof. Suad Sulaiman

Sitere na Wikiquote

Suad Sulieman (Arabic: سعاد سليمان, romanized: Suʻād Sulaymān) bụ onye Sudan parasitologist Ọ dèrè ọtụtụ akwụkwọ n'ime ngalaba ya pụrụ iche. Ọ na-esonye n'ike n'ike n'ịgbasa nsogbu ahụike dị iche iche dịka onye otu Sudanese National Academy of Sciences (SNAS). Suad na-arụ ọrụ nke onye na-echekwa ego na Sudanese National Academy of Sciences, nke tọrọ ntọala na Ọgọọst 2005 site na mkpokọta Sudanese scientists.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Ịchịkọta data zuru oke nke mba na mpaghara nwere ike igbochi mgbasa nke ịba n'Africa ka ọnọdụ dị ọkụ.
  • Ebe anyị maara ihe mere na COVID-19, ọ dị anyị mkpa ịnagide ọrịa monkeypox nke ọma.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: