Gaa na ọdịnaya

Primah Kwagala

Sitere na Wikiquote

Primah Kwagala' bụ onye Obodo Uganda , Ọkaiwu| ọkaiwu]], onye na ekwuputara ụwa Nile banyere like mmadu nwegasiri na onye is oche nke Women's Probono Initiative (WPI) na Uganda. O lebarala ikpe ndị metụtara njide iwu na-akwadoghị n'ụlọ ọrụ ahụike, ịnweta nlekọta ahụike mberede na inye ọgwụ ndị dị mkpa n'efu, na ndị ọzọ. Ọ bụ onye isi oche ndị ọka iwu nwanyị na ala Uganda .

Okwu ndi okwuru

[dezie]
* Primah edozila ikpe metụtara ndị ọrịa, njide iwu na-akwadoghị na ụlọ ọrụ ahụike, ịnweta nlekọta ahụike mberede, ịnweta ọgwụ dị mkpa n'efu, ma duru ndị otu na-agbazi ikpe n'etiti ndị na-etinye ego na obodo iji hụ na emebighi  ikike mmadụ nke ndị bi ebi.
** Primah Kwagala eweghachiri 30 Maachị 2025
* Primah na-anọchi anya ụmụ nwanyị na-ata ahụhụ na  ndi ana mmegbu.
** Primah Kwagala eweghachiri 30 Maachị 2025

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: