Phylis Jepkemoi Bartoo
Ọdịdị
Phylis Jepkemoi Bartoo
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Kenya |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Swahili |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| ebe agụmakwụkwọ | Egerton University |
Phylis Jepkemoi Bartoo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Kenya. Ọ bụ onye otu United Democratic Alliance (UDA) na onye omeiwu maka mpaghara Moiben.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- A akwadoro m ọtụtụ ụmụ akwụkwọ nọ ná mkpa ka ha gụchaa mahadum ma jikọta ha na ahịa ọrụ. M nyekwara ụmụ akwụkwọ si n’ebe dị anya ebe obibi n’ụlọ m.
- Phylis Jepkemoi Bartoo said, (The Nation, Nov 23, 2023)
