Gaa na ọdịnaya

Philip Kapleau

Sitere na Wikiquote
Phillip_Kapleau_(not_later_than_1973)

Philip Kapleau

(amụrụ ya na Ogostu 20, 1912 - Mee 6, 2004) bụ onye nkuzi nke Buddhism Zen na ọdịnala Sanbo Kyodan, ngwakọta nke ụlọ akwụkwọ Japanese Sōtō na Rinzai.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Ịtinye anụ ahụ nke anụmanụ n'ime afọ na-eme ka mmadụ bụrụ ihe mgbakwunye mgbe e gbuchara ya, nanị n'ihi na ọ bụrụ na ehi, ezì, atụrụ, ọkụkọ, na azụ, n'ikwu banyere ihe ndị kasị ewu ewu,ọ bụrụ na a naghi eri ha, a gaghị egbu ha.


  • Onye ọ bụla nke na-eri anụ, ma a na-egbu anụ kpọmkwem maka ya ma ọ bụ na e gbughị ya, na-akwado ahịa nke igbu anụ ma na-atụnye ụtụ na-ọnwu anụ ndị na-adịghị emerụ ahụ.

[1], Picturequotes.com

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: