Gaa na ọdịnaya

Phatiah

Sitere na Wikiquote

Fatiah Kanyinsola Ojediran (amụrụ 26 Ọgọst 2008, Lagos State, Nigeria), nke amara aha ya dị ka Phatiah, bụ onye Naijiria na-ede abụ na onye na-agụ egwú malitere ọrụ ya mgbe ọ dị obere afọ ise. A mụrụ ya dịka Fatiah Kayinsola Ojediran na August 26, 2008, na Lagos State, Nigeria.

Ihe ndi okwụru

[dezie]
  • Emere m 'Leaders of Tomorrow' n'ebumnobi ịdọrọ uche ọha na eze na ụkpụrụ ụwa maka ihe ịma aka ụmụaka na-eche ihu n'akụkụ ụwa a, karịsịa n'ụkpụrụ nke na-ezute ebumnobi nke United Nations International Children Emergency Fund ( UNICEF).

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Phatiah na Wikiquote Bekee