Gaa na ọdịnaya

Peter na Paul okoye

Sitere na Wikiquote

P-Square

[dezie]

Peter na Paul Okoye (amụrụ na 18 Nọvemba 1981), bụ́ ndị a maara nke ọma dịka P-Square, bụ́ ụmụnne ejima sitere na Naịjiria, ndị ama ama n’ịgba egwu, ịkpọ abụ, na imepụta egwu. Ha malitere ịma ama na mbido afọ 2000s ma bụrụ otu n’ime ndị duuru ụzọ n’egwu Afrobeats n’Africa.

Okwu ndị okwurụ

[dezie]
  • "Mgbe anyị malitere, anyị amaghị na anyị ga-abụ ndị a ma ama. Anyị na-eme ihe n’ihi ịhụnanya anyị nwere n’egwu."
Owogram
  • "Ndị mmadụ nwere ike iche na anyị bụ otu, mana anyị nwere ihe dị iche iche nke na-eme ka anyị bụrụ otu dị ike."
Owogram
  • "Iji biri ogologo ndụ na ụlọ ọrụ a, ị ga-enwerịrị ndidi, ịdị umeala n’obi, na ọrụ ike."
The Nation, 2013
  • "Anyị nwere nkwenye na asụsụ Igbo kwesịrị ịdị n'egwu anyị. Ọ bụ akụkụ anyị."
The Guardian, 2022

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: