Peggy Vidot
Ọdịdị

Peggy Vidot bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Seychellois nke na-eje ozi ugbu a dị ka onye minista ahụike nke Seychelles kemgbe 3 n'ọnwa Nọvemba afọ 2020.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- Otu ihe COVID-19 kuziri anyị bụ mkpa nkwukọrịta ozi na teknụzụ dị na ahụike.
- Peggy Vidot (2022) cited in: "Donors making a difference: fighting a record COVID-19 surge" in World Health Orgaization, 10 January 2022.

