Gaa na ọdịnaya

Peace Pilgrim

Sitere na Wikiquote
Peace_Pilgrim-1980-Hawaii

Peace Pilgrim (1908-07-18 – 1981-07-08), amụrụ Mildred Lisette Norman, bụ onye America na achọ ụdo, onye anaghị eri anụ na onye na-akwado udo.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Ọ bụrụ na ị ghọtara na echiche gị siri ike, ị gaghị eche echiche na-adịghị mma.
  • Ihe ọ bụla ị na-enweghị ike ịhapụ mgbe ọ gafere uru ya, nwere gị. Na n'ọgbọ nke ịhụ ihe onwunwe n'anya, ọtụtụ n'ime anyị nwere ihe onwunwe anyị.
  • Ihe onwunwe na-adịghị mkpa bụ ibu na-adịghị mkpa. Ọ bụrụ na ị nwere ha, ị ga-elekọta ha! Enwere nnukwu nnwere onwe na ịdị mfe nke ibi ndụ. Ọ bụ ndị nwere ihe ga-ezuru ma ọ bụghị nke ukwuu bụ ndị kacha nwee obi ụtọ.
  • Ndụ dị ka enyo. mụmụọ ọnụ ọchị na ya o wee mụmụọ gị ọnụ ọchị.
  • Mgbe ịchọtara udo n'ime onwe gị, ị ga-abụ ụdị onye ga-eso ndị ọzọ na-ebi n’udo.
  • N'ụwa a ka a na-enye gị ka ị na-enye.


Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: