Gaa na ọdịnaya

Peace Butera

Sitere na Wikiquote

Peace Nankunda Butera bụ onye Ugandana arụ ọrụ dike onye esi ihe oriri na nri umu mmadu, ọ na-arụ ọrụ dị ka osote onye isi na ụlọ oriri na ọñuñu bụSerena di na Kampala. Ọ bụ nnukwu ụlọ oriri na ọñuñu di na Kampala bụ isi obodo Uganda.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
* Agụụ   ọrụ a kweriri ịgụ gi ka ị nwere nwee ime nke oma ma new kwaa mmeri.
** Onye isi nri Kampala Serena Peace Butera.  "Ọwụwa Anyanwụ Africa.  (July 29, 2017) 
* Ekwenyere m na etinyela m ihe niile m nwere ike ime.
** Onye isi nri Kampala Serena Peace Butera.  "Ọwụwa Anyanwụ Africa.  (July 29, 2017) 

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: