Gaa na ọdịnaya

Pauline Byakika

Sitere na Wikiquote

Pauline Byakika–Kibwika' (onye na azabu Pauline Byakika) bụ ọkachamara n'ịgwọ ọrịa na Uganda, ọkachamara n'ihe gbasara ọrịa, ọrịa na-efe efe, agụmakwụkwọ na onye nyocha. A họpụtara ya ma kwupụta ya dị ka osote onyeisi oche nke Mbarara University of Science and technology. n'August 2024 ka ọ pụtachara nke kacha mma n'ime mmadụ ise ahọpụtara maka ọrụ ahụ. Ọ rụrụ ọrụ mbụ dị ka prọfesọ nke ọgwụ na Mahadum Makerere College of Health Sciences. Site na 2017 ruo 2019, ọ rụrụ ọrụ dị ka osote onye isi oche nke otu ụlọ ọrụ ahụike Uganda, otu ụlọ ọrụ ọkachamara na-akwado ọdịmma ndị dọkịta na Uganda.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • “Agwara m onwe m ma ọ bụrụ na m chọrọ ịbu ezigbo onye nnyocha banyere ụlọ ọgwụ na m kwesịrị ịbụ ezigbo dibịa bekee.
**[1]
  • Anyị chọpụtara na ọtụtụ ụmụ nwanyị enweghị nka , ihe ndị dị ka njikwa, onye isi, itinye ego. Na mgbakwunye na ihe ndị ahụ, ndị ndụmọdụ na-ekwu maka atụmatụ dị iche iche ha jiri kwalite ọrụ ha. "
**[https://tdr.who.int/newsroom/feature-stories/item/pauline-byakika


  • “N’ihi ya, anyị mere ka ndị ọkà mmụta sayensị merela agadi gwa ụmụ agbọghọ ndị na-eto eto banyere ihe mgbochi ndị pụrụ iche ụmụ nwanyị,” ka ọ na-ekwu. "Ma otu a ka m siri tinye akwụkwọ maka onyinye TDR."
**[2]
  • nwere m ebe ana akuzi ihe ma osighi Ike,ọdighi ewu ewu.
**[3]

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: