Patricia de Leon
Ọdịdị
Patricia de Leon A mụrụ ya na Jenụwarị 2, 1978) ọ bụ onye omere Panama, onye na eme ihe na onyonyo yana ihe nlereanya.
Okwu ndị okwụrụ
[dezie]Oge m na etolitere, Anam enwe nsogbu afọ mgbe niile,nke a mere m ji aga karị na n'ụlọ ọgwụ oge nile. N' ụlọ ọgwụ ọ dịghịkwa onye nwere ike ịchọpụta ihe na-ezighị ezi na ahụ m. Ekpebiri m ịhapụ anụ wee ghọọ [[onye na eri so akwụkwọ nri, enwebeghịkwa m nsogbu afọ kemgbe! Ọ na-amasị m iri nri ndị anaghị eri anụ dị mma, na-atọ ụtọ yana nhọrọ ndị ahụ enweghị njedebe. N'agbanyeghị ebe m na-aga, enwere m ike ịhụ nri ndị anaghị eri anụ na-ejide agụụ m na ụtọ m ụtọ.
- "Patricia De Leon na-ekwu, ‘Go Vegetarian!’", N'ajụjụ ọnụ PETA (February 2010).
- Ime ememe omenala anyị dị m ezigbo mkpa. Ma otu ihe m na-apụghị ịkwado bụ igbu ụmụ anụmanụ n’ụzọ na-enweghị isi n’ọgụ ehi. Site na mgbe oke ehi batara na mgbanaka ahụ, ọ ga-anwụ. N'ịbụ onye karịrị ọnụ ọgụgụ, ụjọ, ọbụna ịṅụ ọgwụ ọjọọ ma ọ bụ merụọ ahụ, ọnwụ ya ga-adị nwayọọ ma na-egbu mgbu. … Omenala abụghị ihe ngọpụ maka obi ọjọọ.
- "Patricia De León: Bullfighting", vidiyo maka PETA (September 2010).
