Patricia Tomaino Ndam Njoya
Ọdịdị
Patricia Tomaino Ndam Njoya
Hermine Patricia Tomaïno Ndam Njoya, A mụrụ na 1969 na Yaounde. Ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Cameroon na onye osote nke Union Democratic Party. Ọ bụ nwunye Adamou Ndam Njoya nwụrụ anwụ.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Ndụ m nọ n'ihe egwu.
- Anyị chọrọ iwu ka mma iji chebe ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ.
- O siri ezigbo ike ịbụ nwanyị na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọkachasị n'omenala ebe anyị nwere omenala ịkpa oke megide ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ, mana amaara m na n'obodo anyị ka a na-asọpụrụ ụmụ nwanyị.