Gaa na ọdịnaya

Patricia Mulasikwanda

Sitere na Wikiquote

Patricia Mulasikwanda (amụrụ 22 n'ọnwa Septemba afọ 1955) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia onye jere ozi dị ka onye minista na-ahụ maka egwuregwu, ndị ntorobịa na mmepe ụmụaka na emesia onye minista na-ahụ maka okike na ụmụ nwanyị na mmepe. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye omeiwu Mulobezi site na Julaị 2015 ruo ọnwa Ọgọst afọ 2016.

Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • M ga-ebute ụzọ melite mmiri na ịdị ọcha, yana imeghe okporo ụzọ Mulobezi/Livingstone iji mepee ebe ahụ. Netwọk okporo ụzọ mepere emepe dị mkpa maka uto akụ na ụba.
  • Ekpebiri m ịrụ ọrụ ehihie na abalị iji wetara ndị Mulobezi olileanya.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: