Gaa na ọdịnaya

Patricia Akello

Sitere na Wikiquote

Patricia Akello bụkwa Tricia Akello, bụ ihe nlere ọkachamara nke Uganda, bịanyere aka na ụlọ ọrụ Muse Model Management na New York City ugbu a.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Anaghị m echeta ọtụtụ ihe banyere papa m ma echetara m na mama m na-ekpesi ekpere ike ma na-agbasi mbọ ike ịhụ anyị niile n’ụlọ akwụkwọ.
    • [1] Patricia Akello kwuru (The Monotor, 500 January 13).

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: