Gaa na ọdịnaya

Orogbu Obiageli

Sitere na Wikiquote

Lilian Obiageli Orogbu bụ onye Naijiria gụrụ akwụkwọ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ otu n'ime naanị ụmụ nwanyị iri na asaa a họpụtara na Mgbakọ Mba nke iri. A họpụtara ya ka ọ bụrụ ụlọ omebe iwu Federal sitere na Awka North/Awka South Federal Constituency nke Anambra steeti na tiketi Labour Party, LP.

Okwu okwuru

[dezie]

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: