Gaa na ọdịnaya

Nyimasata Sanneh-Bojang

Sitere na Wikiquote

Aja Nyimasata Sanneh-Bojang (afọ 1941 – 15 ọnwa Julia afọ 2015) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Gambia. Ọ bụ nwanyị mbụ a họpụtara na ọgbakọ omebe iwu Gambian, mgbe ọ meriri oche Northern Kombo maka People's Progressive Party. N'agbanyeghị na ọ debere oche ahụ n'afọ 1987, ndị otu ya wepụrụ ya, ọ zọghịkwa ntuli aka nke afọ 1992.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • mana n'okwu gbasara uru Gambia niile. Ya mere, agaghị m ahụ onwe m dị ka onye nnọchianya nke ndị inyom ụmụ nwanyị kama nke ndị Gambian
  • Owu na-ama m mgbe m leghachiri anya azụ ma ahụghị ọtụtụ ụmụ nwanyị na nzuko omeiwu, anyị chọrọ karịa
  • M ga-enye GAMCOTRAP nkwado m mgbe niile ma ị nwere ike ịtụkwasị m obi. Ekwenyere m na ebumnuche gị na ebumnobi gị na m ga-anọnyere gị mgbe niile. Ekwenyere m na ozi ahụ n'ihi na ihe kpatara ya bụ ezi.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: