Gaa na ọdịnaya

Nyesom Wike

Sitere na Wikiquote
Wike na 2015

Ezenwo Nyesom Wike CON (amụrụ na Disemba 13, 1964) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ọkaiwu Naịjirịa nke jere ozi dịka minista nke Federal Capital Territory nke Naịjirịa na gọvanọ nke Rivers State.

Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • Ọ bụrụ na ha chọrọ agha, anyị ga-alụ ọgụ, mana m ga-ahụ na e chebere ndị m pụọ na COVID-19 ọrịa | coronavirus.
    • N'ịlụso mgbasa nke COVID-19 ọrịa na Rivers State ọgụ dịka gọvanọ.
  • Agaghị m abụ onye ozi ruo mgbe ebighị ebi, mana m ga-eme ihe ziri ezi.
    • Bilie
    • Maka nsogbu pati PDP.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: