Gaa na ọdịnaya

Nicola Jane Watson

Sitere na Wikiquote

Nicola Jane Watson (amụrụ 10 n'ọnwa Julaị afọ 1955) bụ onye na-agụ ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Zimbabwe na-eje ozi dị ka onye otu National Assembly of Zimbabwe for Bulawayo Central kemgbe 2018. Ọ bụbu otu n'ime ndị nnọchi anya ndị omeiwu ụmụ nwanyị a họpụtara na afọ 2013.

okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Mgbe ị na-eje ije site n'okwukwe, ị ga-ahụ ihe n'ụzọ dị iche."
  • "Ịkwesighi iche echiche site na ụkọ echiche, Chineke nwere nke ga ezuru onye ọ bụla."

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: