Nicanor Parra
Ọdịdị

Nicanor Segundo Parra Sandoval (5 Septemba 1914 - 23 Jenụarị 2018) bụ onye na-ede uri, onye mgbakọ na mwepụ na physicist Chile.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Ana m eme physics ka m wee nweta ihe m ji ebi ndụ, ana m eme uri ka m wee dị ndụ.
- Ajụjụ ọnụ ya na The New York Times, Juun 27, 1968, p. 49
