Ndamira Catherine Atwikiire
Ọdịdị
Ndamira Catherine Atwikiire
Ndamira Catherine Atwikiire (amụrụ 13 Ọgọst afọ 1977) bụ onye mgbako ego, onye omebe iwu na nwanyị ọchụnta ego nke Uganda. A họpụtara ya ọzọ na nzuko omeiwu nke iri na otu nke Uganda dị ka onye nnọchi anya nwanyị mpaghara maka Kabale District nke bụ mpaghara Kigezi n'okpuru otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement (NRM).
Okwu ndị okwuru
[dezie]- "Ọ ga-amasị m igosipụta ekele m maka onye isi ala Yoweri Museveni maka idu ndú ya kemgbe ọtụtụ afọ. Mgbalị ya bụ ihe dị mkpa n'ịkwalite udo na ịkwalite mgbanwe mba. Ana m ekelekwa ndị ntorobịa anyị maka ntinye aka ha n'ịnabata ọzụzụ ọrụ aka na inweta nkà ndị dị mkpa na akụ na ụba nke oge a. Dị ka onye so na Kọmitii na-ahụ maka mmefu ego,obi dị m ụtọ ịkpọsa na anyị ekwenyela ikenyekwu ihe onwunwe n'ụlọ ọrụ steeti, na ebumnobi nke ịkwalite atụmatụ ndị a."

