Gaa na ọdịnaya

Natalia Villaveces

Sitere na Wikiquote

Natalia Villaveces amụrụ na 2 Eprel 1980 ọbụ onye na eme ihe nlere Colombia onye na eme ihe na onyonyo, onye nrụpụta na onye na-eme ihe nkiri.

okwu ndị okwụrụ

[dezie]

Ịnwe ohere ikiri ... ihe nkiri akporo " Meet your meat" , ọ nwere ike ịbụ otu n'ime ọkpọ mbụ. Ozugbo m mere njikọ ahụ n'etiti ịhụ anụmanụ n'anya na iri anụmanụ bụ mgbe ihe pịrị n'ụbụrụ m. Ndị Latinos nwere mmasị banyere ihe niile e ghere eghe, na anụ anụmanụ, ee, ọ bụ eziokwu —anyị nwere ọtụtụ nsogbu na oke ibu, anyị nwere ọtụtụ nsogbu na ọrịa mamiri, anyị nwere ọtụtụ nsogbu na ụkwara ume ọkụ. Anyị nwere ọtụtụ nsogbu na ọtụtụ ihe sitere na ya. Enweghị m ike ikweta na maka ịmepụta ntacha eze, ma ọ bụ ịmepụta ncha ntutu, e nwere ọtụtụ anụmanụ ndị ga-ata ahụhụ maka nke ahụ. Ka ị na-aghọ onye anaghi ata anụ, ị na-amalite ịmụta na ihe niile dị na ndụ gị ga-enwere onwe gị obi ọjọọ.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: