Nancy Hafkin
Ọdịdị

Nancy Hafkin onye ọsụ ụzọ nke ịkparịta ụka n'Ịntanet na ozi mmepe na ozi eletrọnịkị n'Africa, na-akwalite Pan African Development Information System (PADIS) nke United Nations Economic Commission for Africa (UNECA) site n'afọ 1987 ruo afọ 1997.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- "N'ikwu ya n'ụzọ dị mfe, ịkparịta ụka n'Ịntanet pụtara njedebe nke ikewapụ na ịnweta ihe onwunwe ndị a na-adịghị adịbu. Ọ na-emeghe ọnụ ụzọ ma na-eduga n'ụzọ ndị e mechiri ọtụtụ ndị mmadụ, karịsịa ndị nọ ná mba ndị ka na-emepe emepe."
- [https://www.apc.org/en/blog/nancy-hafkin-interviewed-apc Nancy Hafkin na APC Kwuo okwu, (Nkọkọrịta Ndị Na-aga n'ihu)
- "Ụmụ nwanyị na-etinye ego ha nwetara n'ezinaụlọ. Ụmụ nwanyị bụ ọkara nke ihe onwunwe nke ụwa - ọ bụrụ na obodo etinyeghị ego na akụ nwanyị ya, ọ na-efunahụ ọkara nke mmepụta ọ nwere."

