Gaa na ọdịnaya

NYESOM WIKE

Sitere na Wikiquote

Ezenwo Nyesom Wike CON (amụrụ na Disemba 13, 1964) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na kwa onye ọkaiwu Naịjirịa nke jerela ozi dịka minista nke Federal Capital Territory nke Naịjirịa na gọvanọ nke Steeti Rivers.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Ọ bụrụ na ha chọrọ agha, anyị ga-alụ ọgụ, mana m ga-ahụ na e chebere ndị m pụọ na coronavirus.
    • N'ịlụso ogu mgbasa nke ọrịa COVID-19 na Steeti Rivers dịka gọvanọ.
  • Agaghị m abụ onye ozi ruo mgbe ebighị ebi, mana m ga-eme ihe ziri ezi.
  • Maka nsogbu pati PDP.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: