Mutoni Saranda Oliva
Ọdịdị
Mutoni Saranda Olive' (Amụrụ n'afọ 2003 na Rwanda) bụ Rwandan nwa agbọghọ na-ede uri na onye na-eme ihe nkiri.
Okwu ndị o kwuru
[dezie]- Mkparịtaụka ya na Mutoni Saranda Oliva(2020)Mkparịta ụka ya na Mutoni Saranda Oliva. topafricanews.com (March) 05, 2020)
- Ọ bụghị ihe ijuanya nye m ma mmadụ sị na ọrụ m nyeere ha aka.
- M na-echekarị ide ihe dịka ọgwụgwọ onwe m nke bụ na mgbe ụfọdụ na-ekwu maka ndị ọzọ. * M na-agbalị ịkwụsị àgwà a nke ileda mmetụta m anya.
Njikọ Mpụga
[dezie]
- Saranda Oliva na Wikikwuotu bekee
- Mutoni Saranda Oliva na Wikipidia Igbo
