Gaa na ọdịnaya

Murielle Ahouré-Demps

Sitere na Wikiquote
Murielle Ahouré-Demps in 2012

Murielle Ahouré-Demps (amụrụ 23 n'ọnwa Ọgọst afọ 1987) bụ onye Ivorian onye na-agba ọsọ na-asọ mpi na 60 meters, 100m na 200m. Ọ bụ onye nrite ọlaọcha okpukpu abụọ na asọmpi ụwa nke 2013 na Moscow. Ọ bịara nke abụọ na 100 na 200 mita na mmemme a. Ahouré bụ onye nrite ọla edo na 60 m na 2018 IAAF World Indoor Championships.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Echere m na ọ na-agbanwe agbanwe, enweghị m ebumnuche pụrụ iche ka m na-arụ ọrụ na 60m mbụ nke 100m m maka oge okpomọkụ a.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: