Mowaffak Rubaie
Ọdịdị
Mowaffak Rubaie (amụrụ n'afọ 1947) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Iraq, bụrụkwa onye ndụmọdụ nchekwa mba Iraq na gọọmentị Prime Minister Ayad Allawi na 2005-2006 Prime Minister Ibrahim Al Jaafari na 2006-2009 Prime Minister Nouri al-Maliki. A họpụtara ya na Council of Iraq na December 2005 dị ka onye nhọpụta nke United Iraqi Alliance na site na 2014-2018 na Iraqi Parliament.
Okwu okwuru
[dezie]- Anyị kwesịrị ịkwụsị ogbugbu nke ndị na-egbu onwe ha, anyị kwesịrị ịkwụsị fatwas (iwu okpukpe) na-abịa site na Saudis iji kwado ogbugbu nke ndị Iraqis aka ha dị ọcha.

