Gaa na ọdịnaya

Monica Azuba Ntege

Sitere na Wikiquote

Monica Azuba Ntege' (onye na azabu Monica Azuba) bụ onye Uganda bụkwara injinia na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ |Mịnịsta na-ahụ maka Ọrụ na Ụgbọ njem na Uganda. A họpụtara ya n'ọkwa ahụ na 6 June 2016 dịka onye nọchiri John Byabagambi| , onye ghọrọ Mịnịsta nke Karamoja. Katumba Wamala nọchiri ya n'ụlọ ọrụ na 14 Disemba 2019.


Okwu ndi okwuru

[dezie]
* Ọ bụ gọọmenti Uganda nwe ya kpomkwe m mana emesia atumatu ya na ndị ụgbọ elu ndị ọzọ ga-arụkọ ọrụ na n'ọdịnihu anyị ga-ewepụta ikekorita .
**[1]
* Anyị na-aga nke ọma, mana anyị ga-erute ebe ahụ.  Anyị nwere ụgbọ elu mba ma ogaghi n' ihu.  Anyị achọghị ka ihe mere anyi Mbu, mee anyi ọzo. 
**[2]
  • N' iga na ihu ,Enwere ike ịgbakwunye ụgbọ elu ndị ọzọ kwa afọ abụọ site etu ya bụ azụmahia so wee gaa.Ka Amara na uru odika na ya na Oge ikpeazụ.
**[3]
  • A na-ana ndị be anyị ọnụ ahịa tiketi dị oke ọnụ n'ihi na enweghị ndi ọzo ha na ha na anwa aka.

Mgbasawanye a ga-adakọ na mmeghe nke ọdụ ụgbọ elu mba ụwa ọhụrụ na Kabaale dị nso na ókèala Congo na 2021, ebe ga-eje ozi na ụlọ ọrụ mmanụ na-agbasawanye Uganda. Onye na-ebu ya ga-enyekwa njikọ na ọdụ ụgbọ elu mpaghara anọ a na-agbasawanye iji gbaa nleta ndị njem ume.

**[4]
**[5]

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: