Gaa na ọdịnaya

Mohammed Badaru

Sitere na Wikiquote
Mohammed_Badaru_Abubakar_2023

MOHAMMED BADARU (amụrụ na 19 n'ọnwa Septemba afọ 1962) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke jere ozi dịka minista nchekwa Naịjirịa kemgbe 21 Ọgọst 2023. Ọ bụbu gọvanọ steeti Jigawa site n'afọ 2015 ruo afọ 2023.

Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • "Ya mere, anyị agaghị ekwe ka ihe ọ bụla mee ya, ruo ugbu a ọ na-arụ ọrụ ya, ọ na-arụkwa ọrụ ya nke ọma."
  • "Ya mere, anyị na-eleba anya n'okwu a, anyị na-ekwe nkwa na a ga-echebe onye ọrụ ọ bụla nọ n'ọrụ iwu kwadoro nke ukwuu."

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: