Mimi Onalaja
Ọdịdị
Mimi Onalaja (amuru 25 Septemba 1990) bu onye omere Naijiria, onye nnabata TV, odee, onye na-eme ihe ngosi, onye omere, onye blọgụ, ihe nlere, mgbasa ozi na agwa onyonyo. Amụrụ ya na Lagos. Nne ya nke na-arụ ọrụ oge nile na-elekọta ya na ụmụnne ya n'ihi na nna ya nọ na ndị agha ma na-agagharị ọtụtụ ebe. Ọ bụ onye ọbịa nke 'The Future Awards Africa'.
Ihe ndi okwụru
[dezie]- Ọ bụ ụzọ kachasị mfe na ngwa ngwa maka m ikwupụta onwe m na m na-agbalị ime nke ahụ dị ka o kwere mee.
- Nwee obi ike, nwee obi ike, na-aga maka ihe ọ bụla ị chọrọ, n'ihi na mgbe ịmalitere, ọ nwere ike iyi ihe na-agwụ ike na ọ nwere ike ịdị ntakịrị na nnukwu ụwa a ma ọ bụghị otú ahụ.
- bụrụ eziokwu nye onwe gị ma kwụsie ike na onye ị bụ mgbe ị malitere.
Njikọ mpụga
[dezie]Mimi Onalaja na Wikiquote Bekee
