Mestawet Tufa
Ọdịdị
Mestawet Tufa (Amharic: መስታወት ቱፋ; amuru 14 Septemba 1983 na Arsi) bu onye Etiopia onye na-agba oso ogologo. Ọ bụ onye meriri n'asọmpị ụmụnwaanyị 10,000 meters na 2007 All-Africa Games na onye gbara ọsọ n'asọmpi ụmụ nwanyị agadi na 2008.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]"Mestawet Tufa ịgba ọsọ na Toronto Waterfront Marathon" (2014)
[dezie]- "Mestawet Tufa to race in Toronto Waterfront Marathon", 04 Sep 2014, Paul Gains maka ndị nhazi</>
- Enwere m mkpali (site na ezinụlọ m)
- Enwere m olileanya na m nwere ike ịgba ọsọ kacha mma nke m wee nweta nsonaazụ dị mma ebe ahụ
- Ee, naanị ihe m nwere ike ime bụ ịgbalị ike m. Enweghị m ozi ọ bụla gbasara Toronto
- Atụghị m anya na ọnọdụ ndị a mana enwere m ike ịgba ọsọ na ọnọdụ ọkụ
