Gaa na ọdịnaya

Mercy Akide

Sitere na Wikiquote

Mercy Joy Akide Udoh (née Akide; amuru ya na 26 August n'afọ 1975) ọ bu onye ama ama ama ama na Naijiria.

Okwu Okwuru

[dezie]

Na ihe nketa anyị n'ihi na anyị bụ ndị nlereanya ha. Anyị ebuteghị iko ahụ n'ụlọ mana na (ịkwado maka asọmpi Olympic) bụụrụ anyị iko.

Okwu Okwuru

[dezie]

Echiche bụ ịhapụ ihe nketa n'azụ. Anyị kpere ekpere ma rụsie ọrụ ike na ọzụzụ.

Okwu Okwuru

[dezie]

Anyị gwara onwe anyị na anyị abụghị naanị ndị Naijiria kama ndị Africa na anyị chọrọ ime ka kọntinent ahụ dị mpako.

Okwu Okwuru

[dezie]

Maka m, ọ nweghị ihe ọzọ maka ịrụsi ọrụ ike n'onwe m, ogologo oge mgbe ọzụzụ gasịrị.