Melinda Gates

O sị Wikiquote
(Dupụ̀rụ̀ sì Melinda Gate)

Melinda Gates

Dame Melinda Ann Gates, DBE bụ onye Dallas, Texas nke US (amụrụ n'abalị iri na ise nke ọnwa ọgọstụ, afọ 1964) bụ Onye n'emere oha, bụụrụ bụ sayentis kọmputa ma bụrụkwa ọnụ isi nchịkọta Microsoft. Forbes ebuliela ya ugboro ugboro n'oge òtù n'ime umunwanyi siri ike na mba ụwa. Ọ bukwa onye okachamara Amerika. Ọ bụbu onye ọrụ Microsoft na onye rụpụtara Bill & Melinda Gates Foundation.

Okwu okwu[dezie]

  • Ị pụghị ịnapụta ụmụaka site naanị n'ime ọgwụ mgbochi.
  • Inwere ike iwe ezi ọgwụ mgbochi ụmụaka na ndị nne mana ọ pụghị ịrụ ọrụ ọ bụrụ na ịgaghị kpọkọta ha.
  • Mgbe anyị n'emeghi ego n'ụdị umunwanyi,anyị na-atụ nyekwa ya n'ụdị ndị ga atunye ego n'ụdị onye ọbula.
  • Ụfọdụ n'ime nnukwu ụlọ ọrụ ndị a na-ekwenyekarị na onye ọcha na hoodie na-akpaghasị ụlọ ọrụ dum. Yabụ na anyị ga-akpaghasị ya site n'ịhụ na anyị na-edepụta aha ụmụ nwanyị na ndị pere mpe n'ihi na ha nwere echiche dị mma.
  • Nwanyị nwere olu bụ nwanyị siri ike. Mana ịchọ ịchọta olu ahụ nwere ike isi ike nke ukwuu

Edensibịa[dezie]

"Power Women". Forbes. Archived from the original on March 19, 2019. Retrieved March 13, 2019.

Njikọ mpụga[dezie]

Edemede Melinda Gates na Wikiquote Bekee