Gaa na ọdịnaya

Mavis Owureku-Asare

Sitere na Wikiquote

Mavis Owureku-Asare bụ onye Ghana bụ ọkàmmụta na sayensị nri.

Okwu Ndị O Kwuru

[dezie]
  • Anyị nwere ike ibido site n'inye ezinụlọ anyị nri karịsịa ụmụaka site n'iji ụfọdụ ọka na nri emere n'ime obodo dịka "asana", "nkati cake", "kube toffee", na "adakoa" nke a na-esi na ọka, ahụekere na ngwá nri ndị ọzọ eme, nke na-edozi ahụ nke ukwuu karịa ụfọdụ nri ndị arụgharịrị arụgharị a na-ebubata na ala a (Ghana) site na mba ndị ọzọ.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: