Gaa na ọdịnaya

Mavis Ogun

Sitere na Wikiquote

Mavis Ogun (amụrụ ya na onwa 24 Ọgọst n'afọ 1973) ọ bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa bụ onye gbara bọọlụ dị ka onye mgbachitere otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwaanyị Naịjirịa. Ọ bụ akụkụ nke otu ahụ na 1991 FIFA Women's World Cup, 1995 FIFA Women's Cup and 1999 FIFA Women's World Cup.