Gaa na ọdịnaya

Matthieu Ricard

Sitere na Wikiquote
Matthieu Ricard in 2008

Matthieu Ricard (15 February,1946) bụ onye odee France na Monk Buddha onye bi na Shechen Tennyi Dargyeling Monastery na Nepal. Ọ bụkwa onye na-ese foto nke [Tibet] na [Himalayas], na onye ntụgharị nke ọtụtụ ederede Buddhist.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Anyị ga-amata ọdịiche dị n'etiti ọnọdụ ime mmụọ n'ozuzu okwu, nke na-achọ ime ka anyị bụrụ ezigbo mmadụ, na okpukperechi. Inwe okpukperechi ka bụ nhọrọ, mana ịbụ ezigbo mmadụ dị mkpa.
    • The Quantum and the Lotus, nke Ian Monk sụgharịrị (New York: Three Rivers Press, 2001), p. 264.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: