Gaa na ọdịnaya

Mati Diop

Sitere na Wikiquote
Mati_Diop_with_Golden_Bear_of_Berlinale_2024-2

Mati Diop (Junn 22, afọ 1982) bụ onye omere France na onye ntụzi ihe nkiri.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Mgbe m malitere ide edemede ahụ, achọpụtara m na ahụbeghị m ihe nkiri ọ bụla na di na nwunye ojii bụ ndị kwesịrị Romeo na Juliet ... Na site na Ada na Souleiman, achọrọ m ịkọ ụdị ịhụnanya dị egwu yiri nke ahụ, n'oge ọgba aghara na-enweghị isi.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

{{Commonscat]]