Gaa na ọdịnaya

Mary Spio

Sitere na Wikiquote
Sportsfile (Web Summit) (22760584911)

Mary Spio bụ onye injinia mbara igwe miri emi, onye nrụpụta teknụzụ na onye ọchụnta ego. Ọ bụ onye isi na onye nchoputa CEEK Virtual Reality.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Enwere m mmasị mgbe niile ịmatakwu banyere ụwa anyị yana ka teknụzụ si emetụta ya.
  • Ekwenyere m na m nwere mmasị mbụ na teknụzụ mgbe m chesịrị ka redio si nwee ike ịkpọ egwu, na ọchịchọ m ịmata nke a na ọtụtụ ihe ndị ọzọ gbasara ụwa anyị mere ka m ghọọ injinia mbara igwe.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: