Gaa na ọdịnaya

Mary Akpobome

Sitere na Wikiquote

Mary Akpobome bụ onye isi ụlọ ọrụ Heritage Banking Company Limited of Nigeria (HBCL) .Ọ bụ onye guzobere Purple Girl Foundation, otu Non Governmental Organisation hibere iji kwalite agụmakwụkwọ ụmụ nwanyị.

Mary Akpobome

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ

[dezie]
  • Ịda ogbenye ka bụ ihe kacha mkpa na-ekpebi ma nwa agbọghọ nwere ike nweta akwụkwọ.
  • Ndụ akụzierela m ka m na-adị adị n’ebe onwe m nọ, na m kwesịrị imere ndị mmadụ ebere, na m kwesịrị ịna-anọnyere ndị mmadụ n’ihi na ndị mmadụ na-anọnyere m.
  • Nwa agbọghọ e nyere ikike ga-amụba obodo. Ntọala ahụ ga-enye ihe niile maka nwa ahụ ruo ọkwa mahadum
  • Agụmakwụkwọ maka ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị bụ isi ihe iji wepụta ikike ha maka Naijiria na ụwa

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: