Martin Andjaba
Ọdịdị
Martin Andjaba (17 Disemba 1957) bụ onye nnọchi anya mba Namibia.
Okwu okwuru
[dezie]- Anyị chọrọ ka ndị Namibia sonye. Onye ọ bụla na-abata itinye ego na mba ahụ kwesịkwara ịgụnye ndị obodo, nke ga-enyere anyị aka ịmepụta ọrụ ọ ga-enyere anyị aka ka ndị anyị na-eritekwa uru na akụ obodo.
