Gaa na ọdịnaya

Marie Koré

Sitere na Wikiquote
MARIE_KORE

Marie Koré amuru Zogbo Céza Galo Marie (nwuru n'afọ 1953) bu onye n'agha nnwere onwe nke Ivory Coast. E jidere ya ka ọ na-eduga Njem ụmụ nwanyị na Grand-Bassam na 24 Disemba 1949. Ọ nwụrụ na nwata ma ọ pụtakwara na akwụkwọ ego obodo ya. Otu ntuli aka kwuru na ọ bụ nwanyị a kacha mara amara na Ivory Coast.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Ụmụnne m ndị nwanyị Bété, Bao Ulé na Dioula na ebe niile, atụla egwu! Ọ bụghị n'ihi na ha na-awakpo anyị na-agbapụ mmiri na ájá ka anyị ga-enwe nkụda mmụọ, n'ihi na mgbe mmadụ na-aga napụta nwunye ha, nwanne ha nwoke, nwa ha nwoke, ha agaghị azụ azụ n'ihu obere ihe,

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: