Gaa na ọdịnaya

Marie Françoise Ouedraogo

Sitere na Wikiquote
Marie_Françoise_Ouedraogo_-_photo2_Wiki

Marie Françoise Ouedraogo (amụrụ 3 n'ọnwa Disemba afọ 1967) bụ onye Burkinabé mgbakọ na mwepụ. Ọ rụrụ ọrụ na gọọmentị mbụ dị ka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide nke amụma ezi ọchịchị nke mba.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Enwere m mmasị na mgbakọ na mwepụ ma chọọ ịga ebe m nwere ike.
  • Ha anabataghị na m nọ ebe a, mụ na ha na-amụ ihe.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons