Mariatu Bala Usman
Ọdịdị
Mariatu Bala Usman bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa, onye na-eje ozi dịka kọmishọna maka Ministri Ahụike, Katsina State. Ọ bụ akụkụ nke Executive Council of Katsina State.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- Ndị mmadụ na-eme njem ruo otu awa iji nweta ụlọ ọrụ ahụike na steeti ahụ. Ọchịchị ndị gara aga emeghị nke ọma na steeti ahụ dum, nke butere ọdịda nke usoro nlekọta ahụike.
- Anyị nwere gọọmentị ime obodo iri abụọ na anọ na steeti Katsina na ọchịchị ndị gara aga ejighị akụkụ nke mgbazinye ego ha gbaziri mee ihe n'ụzọ amamihe dị na ya na ngalaba nlekọta ahụike.
- A gwala ndị ọrụ ahụike niile na-arụ ọrụ n'ebe dị iche iche na mpaghara 34 dị na steeti ahụ nke ọma gbasara mmepe ahụ ma zụọ ha otu esi ejikwa ọrịa Lassa fever.
- Ọ bụrụ na enyere ya ego a, a ga-eji ya mepụta ma kwalite nlekọta ahụike mbụ na mpaghara gọmentị ime obodo 34 dị na steeti ahụ.
