Mariam Lamizana
Ọdịdị
Mariam Lamizana (born 1951) is a Burkinabé sociologist, social worker, feminist activist and politician.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Anyị eruola ebe a na-ekwu okwu gbasara ibi ụmụ nwanyị úgwù n'obodo wee mee ka ọ daa mbà
- Ọ na-agụnye igbuchapụ clitoris ụmụ agbọghọ nọ n'otu afọ n'ime obodo, ọ na-abụkarị ndị ọkachamara n'ọdịnala na-eji ngwa hịhịa eme ihe n'enweghị ọgwụ mgbochi.
- Anyị na-akwado n'ụbọchị taa mkpebi siri ike anyị nwere ịlụ ọgụ na-adịghị akwụsị akwụsị ka omume a nke ọgbọ ọzọ ghara ịma otu nwa agbọghọ Burkina Faso.
