Gaa na ọdịnaya

Margaret Walker

Sitere na Wikiquote
Margaret Walker

Margaret Walker (Margaret Abigail Walker Alexander site n'alụmdi na nwunye; Julaị 7, 1915 – Nọvemba 30, 1998) bụ onye America [oet na onye edemede. Ọ bụ akụkụ n'òtù agụmagụ akwụkwọ Africa-American na Chicago, nke a maara dị ka Chicago Black Renaissance. Ọrụ ya ndị a ma ama gụnyere For My People (1942) bụ onye meriri Yale Series of Younger Poets Competition, na akwụkwọ akụkọ Jubilee (1966), nke e debere na ndịda n'oge agha obodo America.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Amụtala m site na ihe ndị siri ike nke ndụ na nnwere onwe bụ ọnọdụ nkà ihe ọmụma nke uche na ịdị adị. Uche bụ naanị ebe m nwere ike ịdị na-enwere onwe m. N'uche m, enwere m onwe m kpamkpam.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: