Gaa na ọdịnaya

Margaret Ayebare Rwebyambu

Sitere na Wikiquote

Margaret Ayebare Rwebyambu bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omebe iwu nke Uganda. Ọ bụ nwanyị onye omeiwu na ụlọ omeiwu nke iri na otu na-anọchite mpaghara Mbarara na nzuko omeiwu iri na otu nke Uganda.Ọ bụkwa onye otu na kọmitii Ahụike nke ụlọ omeiwu.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Taa ka m kpere ekpere na Nombe Archdeaconry Church nke Uganda Mbarara district na mmemme nke ụbọchị nne ha "Ekiro kya Mariamu" na-agọzikwa aha Onyenwe anyị na a bụm onye nkwusa nke ụbọchị ahụ.
  • Hon.Ayebare Margaret Rwebyambu: Mmejuputa abụghị ọrụ ụlọ omeiwu, ọ bụ maka gị NGO na ministri nke gọọmentị. Anyị kwesịrị imekọ ihe ọnụ iji kwụsị afọ ime umụaghogho.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: