Manaouda Malachie
Ọdịdị

Manaouda Malachie bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Cameroon nke na-eje ozi ugbu a dị ka Minista Ahụike Ọha.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- Gọọmentị na-agbakwa onye ọ bụla ume ka ọ gbaa ọgwụ mgbochi (megide nje COVID-19). Anyị nwere oke doses maka onye ọ bụla.
- Manaouda Malachie (2021) cited in "[1] Fears, suspicion cloud vaccine takeup in Cameroon" on The Straits Times, 1 December 2021.

