Gaa na ọdịnaya

Maiden Alex Ibru

Sitere na Wikiquote

Maiden Alex Ibru (amuru ya na onwa Nọvemba 20, n'afọ 1949) bu onye ndụmọdụ gbasara ọhaneze na nzikọrịta ozi nke Naijiria, onye isi mgbasa ozi na onye nwe akwụkwọ akụkọ. Ọ bụ onye isi oche, onye mbipụta akwụkwọ, na onye isi nchịkwa nke akwụkwọ akụkọ Guardian. Tupu ọ bụrụ onye mbipụta akwụkwọ akụkọ Guardian, ọ bụ onye isi oche nke Guardian Press Limited afọ iri na otu. Ọ ghọrọ onye mbipụta akwụkwọ akụkọ Guardian na 1999 mgbe di ya nwụrụ anwụ Alex Ibru nwụsịrị. Maiden na-agbakwa Trinity Foundation nke na-akwado òtù ọha mmadụ na-akwalite ụkpụrụ ọchịchị onye kwuo uche na nke mepere emepe na Naijiria. A kwanyere ya ugwu dịka onye otu Order of the Federal Republic (MFR) na 2014.

Okwu Okwuru

[dezie]

Ka anyị na-aga n'ihu n'ịkwado ma na-akwali maka nha anya nwoke na nwanyị, ọ dịkwa mkpa ka anyị mee nke ahụ site na oghere nke Diversity na Ịdị n'Otu.