Maggie Chapman
Ọdịdị
Maggie Chapman
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | South Africa, Obodoézè Nà Ofú |
| aha enyere | Maggie |
| aha ezinụlọ ya | Chapman |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Jụn 1979 |
| Ebe ọmụmụ | Harare |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, university teacher |
| onye were ọrụ | Edinburgh Napier University |
| Ọkwá o ji | Member of the 6th Scottish Parliament, rector |
| ebe agụmakwụkwọ | University of Edinburgh, University of Stirling |
| onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Scottish Green Party - Pàrtaidh Uaine na h-Alba |
| candidacy in election | 2019 European Parliament election in Scotland, 2021 Scottish Parliament general election |
| webụsaịtị | https://maggiechapman.scot/ |
Maggie Chapman (amụrụ 27 June 1979) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Scotland na onye nkuzi bụ Scottish Green. Onye otu nzuko omeiwu Scotland (MSP) maka omeiwu North East Scotland (mpaghara nhoputa omebe iwu nke Scotland). Ọ bụ onye na-emekọ ihe ọnụ nke Scottish Greens site na Nọvemba 2013 ruo Ọgọst 2019, na-eje ozi na Patrick Harvie. Ọ bụ onye ndu ndị Green maka North East Scotland (mpaghara omebe iwu Scotland) na nhoputa ndi omebe iwu Scottland nke 2021, e wee hoputa ya dika otu n'ime asatọ nke Green MSP.
Okwuru ndị okwuru
[dezie]- Otu nzuko Scottish Greens na- eguzo na ịdị n'otu na Rape Crisis Scotland, Edinburgh Rape Crisis, ndị lanarịrị ime ihe ike metụtara nwoke na nwanyị, Mridul Wadhwa, na ndị trans n'ofe Scotland.
Nsogbu idina nwoke n'ike na Scotland na ebe nsogbu mmeko nwoke na nwanyị n'ofe mba ahụ na-enye nkwado dị mkpa, na-azọpụta ndụ, ọgwụgwọ na nkwado maka ndị lanarịrị ime ihe ike dabere na nwoke.- As cited in "Scottish Greens defend rape centre boss Mridul Wadhwa in 'bigoted' survivors row", The Herald (Glasgow, 13 August 2021)
