MOHAMMED BADARU
Ọdịdị
MOHAMMED BADARU (amụrụ na 19 Septemba 1962) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke jere ozi dịka minista nchekwa Naịjirịa kemgbe 21 Ọgọst 2023. Ọ bụbu gọvanọ steeti Jigawa site na 2015 ruo 2023.
Okwu ndị a na-ekwu
[dezie]- ""Ya mere, anyị agaghị ekwe ka ihe ọ bụla mee ya, ruo ugbu a ọ na-arụ ọrụ ya, ọ na-arụkwa ọrụ ya nke ọma."
- "Ya mere, anyị na-eleba anya n'okwu a, anyị na-ekwe nkwa na a ga-echebe onye ọrụ ọ bụla nọ n'ọrụ iwu kwadoro nke ukwuu."
** [1]

